rïköḿ
rịkọm
Word | rịkọm |
Definitions | Punctuations 1.comma |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Dee rịkọm n'ebe a.
Dee rịkọm n'ebe a.
Write a comma here.
O kwesiri ide kpọm, ọ bụghị rịkọm.
O kwesiri ide kpọm, ọ bụghị rịkọm.
He is supposed to write a full stop, not a comma.
Onye tinyere rịkọm n'ahịrịokwu a?
Onye tinyere rịkọm n'ahịrịokwu a?
Who put a comma in this sentence?
Ị decha ahanna gị, i dee rikọm tupu i dee aha nke gị.
Ị decha ahanna gị, i dee rikọm tupu i dee aha nke gị.
Put a comma after writing your surname before you write your own name.
Etinyekwala rịkọm ọbụla.
Etinyekwala rịkọm ọbụla.
Do not put any comma.
Rịkọm ekwesịghị ịdị ebe a.
Rịkọm ekwesịghị ịdị ebe a.
A comma should not be here.
Gwa m ọrụ rikọm na-arụ.
Gwa m ọrụ rikọm na-arụ.
Tell me the function of a comma.
I deghị rikọm a na-ahụ anya nke ọma.
I deghị rikọm a na-ahụ anya nke ọma.
You did not write a clear comma.