Nkọwa okwu logo
Beta

kásì óbì

kasì obì

Wordkasì obì
Definitions

Active verb

1.comfort

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị gara ịkasi ha obi.

Anyị gara ịkasi ha obi.

We went to comfort them.

Ha na-akasi ya obi mgbe anyị bịara.

Ha na-akasi ya obi mgbe anyị bịara.

They were comforting them when we came.

Biko, kasie ya obi.

Biko, kasie ya obi.

Please, comfort her.

Gọvanọ steeti anyị kwere ha nkwa kasiri ha obi.

Gọvanọ steeti anyị kwere ha nkwa kasiri ha obi.

Our state governor made them a promise that consoled them.

Chukwu na-akasi anyị obi oge niile.

Chukwu na-akasi anyị obi oge niile.

God comforts us all the time.

Ị kwesiri ịkasi nwaanyị ahụ obi.

Ị kwesiri ịkasi nwaanyị ahụ obi.

You are supposed to console that woman.

Ọ na-akasi m obi.

Ọ na-akasi m obi.

He is consoling me.

Ihe ọ gwara m kasiri m obi.

Ihe ọ gwara m kasiri m obi.

What he told me comforted me.

Naanị ihe ga-akasi m obi ka m na-achọ.

Naanị ihe ga-akasi m obi ka m na-achọ.

Only what will comfort me is what I want.

ǫdįḿmá

ọ̀dị̀mmā

Wordọ̀dị̀mmā
Definitions

Noun

1.wellbeing; comfort; safety

Related Term
Word Stem

Examples

Ihe niile m na-eme bụ maka ọdịmma ụmụ m.

Ihe niile m na-eme bụ maka ọdịmma ụmụ m.

Everything I am doing is for my children's wellbeing.

ńkásìóbì

nkasìobì

Wordnkasìobì
Definitions

Noun

1.consolation; comfort

Related Term
Word Stem

Examples

Ada achọghị onyinye ugbu a, ọ chọrọ nkasiobi.

Ada achọghị onyinye ugbu a, ọ chọrọ nkasiobi.

Ada does not want gifts now, she needs comfort.

Ọ na-adị mma inye ndị ọzọ nkasiobi.

Ọ na-adị mma inye ndị ọzọ nkasiobi.

It is good to comfort others.

Nkasiobi bụ aha nwanne m nwaanyị.

Nkasiobi bụ aha nwanne m nwaanyị.

Nkasiobi is my sister's name.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.