bö ísí
bọ isi
Word | bọ isi |
Definitions | Active verb 繕簡 1.comb hair |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
̣Ị ga-abọ isi gị tupu i jee ulọakwụkwọ.
̣Ị ga-abọ isi gị tupu i jee ulọakwụkwọ.
You will comb your hair before going to school.
Bọọ isi gị!
Bọọ isi gị!
Comb your hair!
Chike na-abọ isi ya.
Chike na-abọ isi ya.
Chike is combing his hair.
Uju ga-abọ gị isi.
Uju ga-abọ gị isi.
Uju will comb your hair.
Ọ na-abọ isi ya kwa ụbọchị.
Ọ na-abọ isi ya kwa ụbọchị.
She combs her hair everyday.
Onye bọrọ gị isi?
Onye bọrọ gị isi?
Who combed your hair?
Amaka bọọ isi, mma ya apụta.
Amaka bọọ isi, mma ya apụta.
If Amaka combs her hair, her beauty will come out.
Ijeọma ji enyo abọ isi
Ijeọma ji enyo abọ isi
Ijeọma is combing her hair before a mirror.
Onye ga-abọ isi ya?
Onye ga-abọ isi ya?
Who will comb his hair?