Nkọwa okwu logo
Beta

dákö önü

dakọ ọnụ̄

Worddakọ ọnụ̄
Definitions

Active verb

1.coincide; be in harmony

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ekeresimesi na emume obodo anyị ga-adakọ ọnụ n'afọ a.

Ekeresimesi na emume obodo anyị ga-adakọ ọnụ n'afọ a.

Christmas and our festival will coincide this year.

Mmemme abụọ ahụ dakọrọ ọnụ.

Mmemme abụọ ahụ dakọrọ ọnụ.

The two events coincided.

Ọbịbịa ya na ọbịbịa eze na-adakọ ọnụ afọ ọbụla.

Ọbịbịa ya na ọbịbịa eze na-adakọ ọnụ afọ ọbụla.

His coming and the coming of the king coincides every year.

Achọrọ m ka ha niile na-adakọ ọnụ.

Achọrọ m ka ha niile na-adakọ ọnụ.

I want them all to be in harmony.

Onye kwuru na ha dakọrọ ọnụ?

Onye kwuru na ha dakọrọ ọnụ?

Who said that they coincided?

Mbido akwụkwọ anyị na nke ha dakọrọ ọnụ.

Mbido akwụkwọ anyị na nke ha dakọrọ ọnụ.

Our school resumption date and theirs coincided.

Achọghị m ka emume abụọ ahụ dakọọ ọnụ.

Achọghị m ka emume abụọ ahụ dakọọ ọnụ.

I do not want the two events to coincide.

Emume ha na nke anyị nwere ike ịdakọ ọnụ.

Emume ha na nke anyị nwere ike ịdakọ ọnụ.

Their festival and ours may coincide.

Anyị amaghị na akwamozu abụọ ahụ ga-adakọ ọnụ.

Anyị amaghị na akwamozu abụọ ahụ ga-adakọ ọnụ.

We did not know that the two funerals will coincide.

mákö

makọ

Wordmakọ
Definitions

Active verb

1.stick or paste together

2.correspond; match or rhyme; coincide

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Makọọ eserese abụọ a ọnụ.

Makọọ eserese abụọ a ọnụ.

Paste these two diagrams together.

Ihe ọ na-ekwu na ihe a ga-ede ga-amakọ.

Ihe ọ na-ekwu na ihe a ga-ede ga-amakọ.

What she is saying and what is being written will correspond.

Makọọ ha ọnụ.

Makọọ ha ọnụ.

Stick them together.

Ịmakọ ego ahụ adịghị mma.

Ịmakọ ego ahụ adịghị mma.

It is not proper to sticking the money together.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.