ńtüöchá
ntụọcha
Word | ntụọcha |
Definitions | Noun 1.a white addictive drug gotten from coca, commonly classified as an illegal stimulant |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ahịa ntụọcha na-enye ọtụtụ ego.
Ahịa ntụọcha na-enye ọtụtụ ego.
Cocaine business gives a lot of money.
Ntụọcha o loro gbapuru ya n'afọ.
Ntụọcha o loro gbapuru ya n'afọ.
The cocaine he swallowed exploded in his stomach
Enweghị m ike iso ha buo ntụọcha.
Enweghị m ike iso ha buo ntụọcha.
I will never join them in pushing cocaine.
Ntụọcha emebiela ndụ ọtụtụ mmadụ.
Ntụọcha emebiela ndụ ọtụtụ mmadụ.
Cocaine has ruined many lives.
A na-eji ntụọcha eme ọgwụ ụfọdụ.
A na-eji ntụọcha eme ọgwụ ụfọdụ.
Cocaine is used in making some medicine.
Ha na-ebu agha megide ntụọcha na ọgwụike ndị ozo.
Ha na-ebu agha megide ntụọcha na ọgwụike ndị ozo.
They are waging a war against cocaine and other hard drugs.
E jidere ya ebe o bu ntụọcha.
E jidere ya ebe o bu ntụọcha.
He was caught in possession of cocaine.