éríríúdúdó
eririududō
Word | eririududō |
Definitions | Noun 筋彙 1.cobweb; a web that was spun by a spider |
Variations | eriri ùdudō |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị mụrụ ka ududo si emebe eririududo.
Anyị mụrụ ka ududo si emebe eririududo.
We learnt how spiders make cobwebs.
Ọ naghị amasị m ịhụ eririududo n'ụlọ m.
Ọ naghị amasị m ịhụ eririududo n'ụlọ m.
I don't like seeing cobwebs in my house.
Amara sere eririududo.
Amara sere eririududo.
Amara drew a cobweb
Eririududo jidere ijiji ahụ.
Eririududo jidere ijiji ahụ.
The housefly was held by the cobweb.
Anyị abanwughị n'ụlọ ahụ maka eririududo.
Anyị abanwughị n'ụlọ ahụ maka eririududo.
We could not enter that house because of cobwebs.
Eririududo a buru nnukwu ibu.
Eririududo a buru nnukwu ibu.
This cobweb is very big.