Nkọwa okwu logo
Beta

ájüàlà

ajụàlà

Wordajụàlà
Definitions

Noun

㦅土

1.cobra; African elapid snake that can expand its neck into a hood

Variationsajụ àlà
Related Terms
Word Stems

Examples

Ajụala na-ebikari n'ọhịa.

Ajụala na-ebikari n'ọhịa.

Cobras usually live in the forest.

Ọ zụtara ajụala akpụrụ akpụ.

Ọ zụtara ajụala akpụrụ akpụ.

He bought a molded cobra.

Emeka sere ajụala n'akwụkwọ ya.

Emeka sere ajụala n'akwụkwọ ya.

Emeka draw a cobra in his book.

Dinta ahụ gburu ajụala.

Dinta ahụ gburu ajụala.

That hunter killed a cobra.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.