òdáákwükwö
òdaākwụ̄kwọ̄
Word | òdaākwụ̄kwọ̄ |
Definitions | Noun 寍肝葉 1.a person who writes for a purpose, especially officially; writer; author; 2.clerk; secretary; 3.secretary |
Variations | òdeākwụ̄kwọ̄ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị nwere odaakwụkwọ ọhụrụ.
Anyị nwere odaakwụkwọ ọhụrụ.
We have a new secretary.
Ada ga-anọchi anya odaakwụkwọ ahụ n'ọnwa ọzọ.
Ada ga-anọchi anya odaakwụkwọ ahụ n'ọnwa ọzọ.
Ada will replace that secretary next month.
Ọtụtụ ndị odaakwụkwọ bịara.
Ọtụtụ ndị odaakwụkwọ bịara.
Many writers came.
Nne m achọghị ka m bụrụ odaakwụkwọ.
Nne m achọghị ka m bụrụ odaakwụkwọ.
My mother does not want me to be a writer.
Nwoke ahụ bụ odaakwụkwọ ama ama.
Nwoke ahụ bụ odaakwụkwọ ama ama.
That man is a popular writer.
Odaakwụkwọ anyị toro ogologo.
Odaakwụkwọ anyị toro ogologo.
Our secretary is tall.
Onye bụ odaakwụkwọ?
Onye bụ odaakwụkwọ?
Who is the secretary?