Nkọwa okwu logo
Beta

bì úgwù

bì ugwù

Wordbì ugwù
Definitions

Active verb

韻忠

1.circumcise

Related Term
Word Stem

Examples

A ga-ebi ya ugwu?

A ga-ebi ya ugwu?

Will he be circumcised?

Mmanya ebego ugwu.

Mmanya ebego ugwu.

The pot of wine is no longer full.

Ana-ebi nwa ahụ ugwu ya mere o ji ebe akwa.

Ana-ebi nwa ahụ ugwu ya mere o ji ebe akwa.

That child is being circumcised that is why he is crying.

Ada biri nwa ya ugwu.

Ada biri nwa ya ugwu.

Ada circumcised her child.

Ya na nne ya so gaa ibi nwa ọhụrụ ahụ ugwu.

Ya na nne ya so gaa ibi nwa ọhụrụ ahụ ugwu.

She and her mother followed to circumcise the child.

Kedu ngwaọrụ eji ebi ugwu?

Kedu ngwaọrụ eji ebi ugwu?

What instrument is used for circumcision?

Ebighi ya ugwu.

Ebighi ya ugwu.

He was not circumcized.

Ụfọdụ obodo na-ebi nwaanyị ugwu.

Ụfọdụ obodo na-ebi nwaanyị ugwu.

Some country circumcise female child.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.