chümì
chụmì
Word | chụmì |
Definitions | Active verb 言琴 1.chase far away |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị amaghị na ọ chumiri ewu anyị na-akpa nri.
Anyị amaghị na ọ chumiri ewu anyị na-akpa nri.
We didn't know he chased our goat that is grazing food to a faraway place.
Ọ chọrọ ịchumi ya n' ime ọhịa.
Ọ chọrọ ịchumi ya n' ime ọhịa.
He wants to chase it far away into the bush.
Ọ ga-achụmi ya mgbe o zuchara ike.
Ọ ga-achụmi ya mgbe o zuchara ike.
He will chase it far away after he is done resting.