Nkọwa okwu logo
Beta

chülí

chụli

Wordchụli
Definitions

Active verb

1.stir up (birds, etc.)

2.chasing up from a siting or laying down position

Related Terms
Word Stems

Examples

Chụlie ya ebe ahụ ọ nọ.

Chụlie ya ebe ahụ ọ nọ.

Chase him up from where he is.

Chụlie nnụnnụ ndị a biko.

Chụlie nnụnnụ ndị a biko.

Stir up these birds please.

Ị ga-achụli m ebe a?

Ị ga-achụli m ebe a?

Can you chase me out from here?

Onye chụliri ọkụkọ a na nri ya?

Onye chụliri ọkụkọ a na nri ya?

Who chased my chilld away from its meal

Achọrọ m ichụli ya n'oche.

Achọrọ m ichụli ya n'oche.

I want to chase him up from the seat.

Ribe onye m chụliri ama.

Ribe onye m chụliri ama.

Mark anybody I chase out.

Nna m achụlighị m n'oche.

Nna m achụlighị m n'oche.

My father did not chase me from the seat.

Ichuli ha adịghị egbu oge.

Ichuli ha adịghị egbu oge.

To stir them does not waste time.

Nne m ga-achụli gị n'oche.

Nne m ga-achụli gị n'oche.

My mother will chase you up from the seat.

Ọ chụliri m n'oche.

Ọ chụliri m n'oche.

She chased me up from my chair.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.