chųlá
chụ̀la
Word | chụ̀la |
Definitions | Active verb 1.drive someone home |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha ga-achụla unu.
Ha ga-achụla unu.
They will drive all of you home.
Ndị a na-achụla bụ ndị akwadoghi nke ọma.
Ndị a na-achụla bụ ndị akwadoghi nke ọma.
The people that are driven home are the ones that are not properly dressed.
Ha ga-achụla m taa.
Ha ga-achụla m taa.
They will drive me home today.
Ọ chụlara di ya.
Ọ chụlara di ya.
She drove her husband home.
Onyeisi ụlọ akwụkwọ anyị chụlara ndị na-akwụbeghị ụgwọ akwụkwọ ha.
Onyeisi ụlọ akwụkwọ anyị chụlara ndị na-akwụbeghị ụgwọ akwụkwọ ha.
The principal drove home those that have not paid their school fees.
Ị chọrọ ịchụla nwata a?
Ị chọrọ ịchụla nwata a?
Do you want to drive this child home?
Chụlaa nwaanyị a!
Chụlaa nwaanyị a!
Drive this woman home!
Gbaa mbọ chụlaa ya.
Gbaa mbọ chụlaa ya.
Endeavor to drive him home.
Eze nwere ike ịchụla nwunye ya.
Eze nwere ike ịchụla nwunye ya.
The king might drive home his wife.