Nkọwa okwu logo
Beta

chüdà

chụdà

Wordchụdà
Definitions

Active verb

言員

1.chase down (to a lower place)

Related Term
Word Stem

Examples

Chụdaa ọkụkọ ahụ n'elu ebe ahụ.

Chụdaa ọkụkọ ahụ n'elu ebe ahụ.

Chase down that fowl from up there.

Ihe m na-eme abụghị maka ịchụda ya.

Ihe m na-eme abụghị maka ịchụda ya.

What I am doing is not to chase him down.

Kedu ihe m mere ị ji achụda m?

Kedu ihe m mere ị ji achụda m?

What did I do that you are chasing me down?

Ọ na-achụda ndị nille nọ ebe ahụ.

Ọ na-achụda ndị nille nọ ebe ahụ.

She is chasing down everybody there.

Nne m ga-achụda nwanne m n' ike.

Nne m ga-achụda nwanne m n' ike.

My mother will forcefully chase down my sibling

Mmụozị Maịkelụ chụdara ekwensụ.

Mmụozị Maịkelụ chụdara ekwensụ.

Angel Michael chased down the devil.

Onye chụdara gị̣ n'oche gị?

Onye chụdara gị̣ n'oche gị?

Who chased you down from your seat?

Naanị ụmụaka ka a na-achụda.

Naanị ụmụaka ka a na-achụda.

Only children are being chased down.

Nwunye gị enweghị ike ịchụda m.

Nwunye gị enweghị ike ịchụda m.

Your wife cannot chase me down.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.