Nkọwa okwu logo
Beta

chüghàchì

chụghàchì

Wordchụghàchì
Definitions

Active verb

1.chase someone to return to where he came from

Related Term
Word Stem

Examples

A ga-achụghachi gị azụ ma ọ bụrụ na i soghi anyị gaa.

A ga-achụghachi gị azụ ma ọ bụrụ na i soghi anyị gaa.

You will be chased back if you don't go with us.

O jere ịchụ̄ghàchì ndị ahụ azụ.

O jere ịchụ̄ghàchì ndị ahụ azụ.

He went to chase those people back.

Ndị ọcha na-achụghachi ndị Afrịka nọ be ha azụ

Ndị ọcha na-achụghachi ndị Afrịka nọ be ha azụ

The whites chase Africans in their place back.

Ndụka, chughachi ụmụaka ahụ azụ!

Ndụka, chughachi ụmụaka ahụ azụ!

Ndụka, chase those children back!

Ị chụghachi ya azụ, ọ ga-ebe akwa.

Ị chụghachi ya azụ, ọ ga-ebe akwa.

If you chase her back, she will cry.

O so na ndị achụghachiri azụ.

O so na ndị achụghachiri azụ.

She was among those that were chased back.

Aga m achụghachi ha azụ.

Aga m achụghachi ha azụ.

I will chase them back.

Chụghachi ha azụ

Chụghachi ha azụ

Chase them back.

Onye chụghachiri ha azụ.

Onye chụghachiri ha azụ.

Who chased them back?

chųlá

chụ̀la

Wordchụ̀la
Definitions

Active verb

1.drive someone home

Related Term
Word Stem

Examples

Ha ga-achụla unu.

Ha ga-achụla unu.

They will drive all of you home.

Ndị a na-achụla bụ ndị akwadoghi nke ọma.

Ndị a na-achụla bụ ndị akwadoghi nke ọma.

The people that are driven home are the ones that are not properly dressed.

Ha ga-achụla m taa.

Ha ga-achụla m taa.

They will drive me home today.

Ọ chụlara di ya.

Ọ chụlara di ya.

She drove her husband home.

Onyeisi ụlọ akwụkwọ anyị chụlara ndị na-akwụbeghị ụgwọ akwụkwọ ha.

Onyeisi ụlọ akwụkwọ anyị chụlara ndị na-akwụbeghị ụgwọ akwụkwọ ha.

The principal drove home those that have not paid their school fees.

Ị chọrọ ịchụla nwata a?

Ị chọrọ ịchụla nwata a?

Do you want to drive this child home?

Chụlaa nwaanyị a!

Chụlaa nwaanyị a!

Drive this woman home!

Gbaa mbọ chụlaa ya.

Gbaa mbọ chụlaa ya.

Endeavor to drive him home.

Eze nwere ike ịchụla nwunye ya.

Eze nwere ike ịchụla nwunye ya.

The king might drive home his wife.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.