chú
chu
Word | chu |
Definitions | Active verb 言 1.fetch (usually water); 2.deprive; 3.fade(color) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọlantị gị a echugo.
Ọlantị gị a echugo.
This your earing has faded.
Akwa ahụ churu echu.
Akwa ahụ churu echu.
That cloth is faded.
Ọ ga-echu ma ọ bụrụ na ị kpachaghị anya.
Ọ ga-echu ma ọ bụrụ na ị kpachaghị anya.
It will fade if you are not careful.
Chuo mmiri.
Chuo mmiri.
Go and fetch water.
Ọtụtụ echuola.
Ọtụtụ echuola.
Many are faded.
O churu m ụra abalị.
O churu m ụra abalị.
She deprived me sleep.
O churu echu.
O churu echu.
It is faded.
chú
chu
Word | chu |
Definitions | Active verb 㚵 1.fade; tarnish; make dirty |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Uwe m yi mechuru ka m na-agba egwu.
Uwe m yi mechuru ka m na-agba egwu.
The cloth I wore got dirty while I was dancing.
chü
chụ
Word | chụ |
Definitions | Active verb 言 1.chase; pursue |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-achụ gị ma ọ bụrụ na ị bịaghị.
A ga-achụ gị ma ọ bụrụ na ị bịaghị.
You will be chased away if you don't come.
Chụọ ya ọsọ ebe ahụ.
Chụọ ya ọsọ ebe ahụ.
Chase him away from there.
Gịnị mere ị ji achụ ya?
Gịnị mere ị ji achụ ya?
Why are you chasing him?
Ọ bụ ya chụrụ ọkụkọ ahụ.
Ọ bụ ya chụrụ ọkụkọ ahụ.
He is the one that pursued the fowl.
Ọ na-achụ nwa ahụ ọsọ mgbe m bịara.
Ọ na-achụ nwa ahụ ọsọ mgbe m bịara.
He was chasing that child when I came.