ózí
ozi
Word | ozi |
Definitions | Noun 託 1.message; news; information 2.chore; errand 3.mission |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ezigaara m Echefula ozi maka agbamaakwụkwọ m.
Ezigaara m Echefula ozi maka agbamaakwụkwọ m.
I sent Echefula a message about my wedding.
Ozi ahụ abụghị ozi ọma.
Ozi ahụ abụghị ozi ọma.
That message is not a good news.
Achọrọ m izi gị ozi.
Achọrọ m izi gị ozi.
I want to send you on an errand.
Ezigaara m ya ozi.
Ezigaara m ya ozi.
I sent a message to her.
Gaa, zie ya ozi ahụ.
Gaa, zie ya ozi ahụ.
Go and give him the message.
O nwetara ozi anyị.
O nwetara ozi anyị.
He got our message.
E nwere ozi ọ sị gị zie m?
E nwere ozi ọ sị gị zie m?
Is there any message she asked you to deliver to me?
Ozi ahụ gbawara ya obi.
Ozi ahụ gbawara ya obi.
That message made him heartbroken.
Ozi o ziri m adịghị mma.
Ozi o ziri m adịghị mma.
The message he delivered to me was not good.
Ọ bụghị ụmụaka nille na-eje ozi ọfụma.
Ọ bụghị ụmụaka nille na-eje ozi ọfụma.
It is not all children that run errands properly.
E ziri ya ozi oge a na-ekpe ekpere.
E ziri ya ozi oge a na-ekpe ekpere.
He was given a message during the prayer session.
Ha jere izi ozi ọnwụ.
Ha jere izi ozi ọnwụ.
They went to deliver information about death.
Ozi ahụ toro ogologo.
Ozi ahụ toro ogologo.
The message is long.
Onye ga-agara m ozi?
Onye ga-agara m ozi?
Who will run an errand for me?
Onye ziri gị ozi a?
Onye ziri gị ozi a?
Who gave you this message?