ḿkpìrìsì
mkpìrìsì
Word | mkpìrìsì |
Definitions | Quantifier 1.brief; short; chopped; clip 2.chopped parts or pieces |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mkpirisi ole ka anyị gbutere anụ ahụ?
Mkpirisi ole ka anyị gbutere anụ ahụ?
How many lumps did we cut the meat?
Ọ dị mkpirisi ise.
Ọ dị mkpirisi ise.
It has five (chopped) parts.
Amadị gbujiri nkụ niile ahụ mkpirisi mkpirisi.
Amadị gbujiri nkụ niile ahụ mkpirisi mkpirisi.
Amadi chopped all the firewood into pieces.
E gburiri okpete ahụ na mkpirisi.
E gburiri okpete ahụ na mkpirisi.
The sugarcane was cut into pieces.
O gburu okwu ya mkpirisi.
O gburu okwu ya mkpirisi.
He made his speech brief.