chöfè
chọfè
Word | chọfè |
Definitions | Active verb 1.search more than necessary |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị chọfee ya oke, m ga-ama.
Ị chọfee ya oke, m ga-ama.
When you search for it more than necessary, I will know.
Onye chọfere okwu oke.
Onye chọfere okwu oke.
Who is so much looking for trouble.
Ọ na-achọfe ihe oke ma ọ chọba ihe.
Ọ na-achọfe ihe oke ma ọ chọba ihe.
He searches for things more than necessary when he starts looking for something.
Ọ na-achọ ịchọfe akwụkwọ ahụ oke.
Ọ na-achọ ịchọfe akwụkwọ ahụ oke.
He is about searching for the book more than necessary.
Ị hapụ nnwa a, ọ ga-achọfe ego a oke.
Ị hapụ nnwa a, ọ ga-achọfe ego a oke.
If you leave this child, he will look for this money in excess,.
Ọ chọfere ego ahụ oke.
Ọ chọfere ego ahụ oke.
He searched for the money more than necessary.
Ịchọfe okwu oke adịghị mma.
Ịchọfe okwu oke adịghị mma.
Looking for trouble so much is not good.
Emeka na-achọfe okwu oke.
Emeka na-achọfe okwu oke.
Emeka looks for trouble so much.
Ọ na-achofe ihe ọbụla.
Ọ na-achofe ihe ọbụla.
He searches for anything more than necessary.
Ọ ga-achọfe ụlọ ahụ.
Ọ ga-achọfe ụlọ ahụ.
He will search for that house more than necessary.
Chọfee ya, ị ga-ahụ ya.
Chọfee ya, ị ga-ahụ ya.
Over-search for it, you will see it.
Ọ chọfere ego oke.
Ọ chọfere ego oke.
She desperately looked for money.
Kedu onye ahụ na-achofe ihe n'ebe ahụ?
Kedu onye ahụ na-achofe ihe n'ebe ahụ?
Who is that person that is over-searching for things there?
Ịchọfe ihe oke adịghị mma.
Ịchọfe ihe oke adịghị mma.
Searching for things more than necessary is not good.