Nkọwa okwu logo
Beta

chötá

chọta

Wordchọta
Definitions

Active verb

要怠

1.find

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị ga-achọta ya.

Ị ga-achọta ya.

You will find it.

Onye ga-achọta ya?

Onye ga-achọta ya?

Who will find it?

Uju chọtara ugegbe anya ya.

Uju chọtara ugegbe anya ya.

Uju found her eye glass.

Ọ ga-ara ahụ ịchọta ya.

Ọ ga-ara ahụ ịchọta ya.

It will be difficult to find it.

Nnenna na-achọta ihe furu efu.

Nnenna na-achọta ihe furu efu.

Nnenna finds lost things.

Chọta ego ahụ ugbua.

Chọta ego ahụ ugbua.

Find that money now.

Chọta ya ozugbo.

Chọta ya ozugbo.

Find it immediately.

E nyere ndị chọtara ihe onyinye.

E nyere ndị chọtara ihe onyinye.

Those who found it were given presents.

Ị chọta ya, ebulie m gị n'ọkwa.

Ị chọta ya, ebulie m gị n'ọkwa.

If you find it, I will promote you.

Gbaa mbọ chọta ya.

Gbaa mbọ chọta ya.

Try and find it.

chöpųtà

chọpụ̀tà

Wordchọpụ̀tà
Definitions

Active verb

要階怠

1.discover; find out

Related Terms
Word Stems

Examples

Chọpụta onye mere ihe a.

Chọpụta onye mere ihe a.

Find out the person that did this thing.

Ọ chọbeghị ịchọpụta ihe mere ụnyaahụ.

Ọ chọbeghị ịchọpụta ihe mere ụnyaahụ.

He does not yet want to find out what happened yesterday.

Ebidoro na-achọpụta na Amaka anaghị agwa anyị eziokwu.

Ebidoro na-achọpụta na Amaka anaghị agwa anyị eziokwu.

I started finding out that Amaka was not telling us the truth.

Ọ na-achọpụta etu aga esi mee ihe ka ọ dị mma.

Ọ na-achọpụta etu aga esi mee ihe ka ọ dị mma.

He is finding out how to make things better.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.