Nkọwa okwu logo
Beta

chò

chò

Wordchò
Definitions

Active verb

1.display items, especially for sale

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ahịa ị choro ga-ere.

Ahịa ị choro ga-ere.

The goods you displayed will sell.

Nneka na-echo ahịa.

Nneka na-echo ahịa.

Nneka is displaying goods.

Anyị ga-echo ahịa anyị echi.

Anyị ga-echo ahịa anyị echi.

We will display our goods tomorrow.

Emeka na-echo ahịa ya nkeọma.

Emeka na-echo ahịa ya nkeọma.

Emeka displays his goods properly.

A chọrọ m icho ahịa m.

A chọrọ m icho ahịa m.

I want to display my goods.

Onye na-echo ngwaahịa ndịa?

Onye na-echo ngwaahịa ndịa?

Who is displaying these goods?

chö

chọ

Wordchọ
Definitions

Active verb

1.seek; search

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịlụ gị.

Achọrọ m ịlụ gị.

I want to marry you.

Chọọ na ị ga-achọta.

Chọọ na ị ga-achọta.

Seek and you will find.

Chọọ isi ihe na-eme gị.

Chọọ isi ihe na-eme gị.

Find the core of what is happening to you.

Ha ga-achọ ịmata etu ihe si mee.

Ha ga-achọ ịmata etu ihe si mee.

They would like to know how it happened.

Emeka na-achọ nwunye.

Emeka na-achọ nwunye.

Emeka seeks a wife.

Ha na-achọ ego ahụ ebe niile.

Ha na-achọ ego ahụ ebe niile.

They are looking for that money everywhere.

Ịchọ akwa ahụ ebe a ga-ahịa ahụ.

Ịchọ akwa ahụ ebe a ga-ahịa ahụ.

To look for that money here will be difficult.

Amaghị m ebe m ga-achọ ya.

Amaghị m ebe m ga-achọ ya.

I don't know where to look for it.

Anyị na-acho ya mgbe ọ batara.

Anyị na-acho ya mgbe ọ batara.

We were looking for it when he came in.

Achọrọ m ịlụ gị.

Achọrọ m ịlụ gị.

I want to marry you.

Ọ chọrọ ichi ụkọchukwu.

Ọ chọrọ ichi ụkọchukwu.

He wants to be a priest.

Ịchọ akwa ahụ ebe a ga-ahịa ahụ.

Ịchọ akwa ahụ ebe a ga-ahịa ahụ.

To look for that money here will be difficult.

Ha ga-achọ ịmata etu ihe si mee.

Ha ga-achọ ịmata etu ihe si mee.

They would like to know how it happened.

Emeka na-achọ nwunye.

Emeka na-achọ nwunye.

Emeka seeks a wife.

Chọọ isi ihe na-eme gị.

Chọọ isi ihe na-eme gị.

Find the core of what is happening to you.

Ha na-achọ ego ahụ ebe niile.

Ha na-achọ ego ahụ ebe niile.

They are looking for that money everywhere.

Chọọ na ị ga-achọta.

Chọọ na ị ga-achọta.

Seek and you will find.

chö

chọ

Wordchọ
Definitions

Active verb

1.want; desire; need; search for

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada chọrọ ego akwụkwọ.

Ada chọrọ ego akwụkwọ.

Ada wants money for books.

Nnenna ga-achọ ya ma ọ bịa.

Nnenna ga-achọ ya ma ọ bịa.

Nnenna will look for it when she comes.

Chọọ ihe ụkwụ ahụ ọfụma.

Chọọ ihe ụkwụ ahụ ọfụma.

Search for the shoes properly.

Ọ chọghị ịchọ ego ahụ.

Ọ chọghị ịchọ ego ahụ.

He does not want to search for that money.

Ana m achọ ya n'imụụlọ gị.

Ana m achọ ya n'imụụlọ gị.

I am searching for it in your room.

-chá

-cha

Word-cha
Definitions

Extensional suffix

1.finish doing; completely; totally

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kwuchaa ihe ị na-ekwu.

Kwuchaa ihe ị na-ekwu.

Finish saying what you were saying.

Akụnna mechara ihe ahụ tupu ọ bịawa.

Akụnna mechara ihe ahụ tupu ọ bịawa.

Akunna finished doing that thing before she started coming.

Ọ rụchara ọrụ ahụ niile.

Ọ rụchara ọrụ ahụ niile.

She finished doing all that work.

Ọ rụchara ọrụ ahụ niile.

Ọ rụchara ọrụ ahụ niile.

Oluchi, finish that food.

O sichaala nri.

O sichaala nri.

She has finished cooking.

I kwuchago?

I kwuchago?

Have you finished speaking?

Ọ rụchaala ọrụ.

Ọ rụchaala ọrụ.

He has finished working.

tọ

Wordtọ
Definitions

Active verb

1.taste, a certain way;

2.cause pleasure

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-atọ m ụtọ.

Ọ na-atọ m ụtọ.

It tastes good to me.

Ihe a ọ na-esi ga-atọ ka ụkwa.

Ihe a ọ na-esi ga-atọ ka ụkwa.

This thing she is cooking will taste like breadfruit.

Gịnị mere o ji atọ etu a?

Gịnị mere o ji atọ etu a?

Why is it tasting like this?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.