Nkọwa okwu logo
Beta

chïtá

chị̄tā

Wordchị̄tā
Definitions

Active verb

1.gather and bring several things to first or second person pronouns

2.lead well

3.achieve (figurative)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ chịtara n'oge nke ya.

Ọ chịtara n'oge nke ya.

He ruled well during his time.

M ga-achịtara gị akwụkwọ niile nwa m ji gụọ praịmarị.

M ga-achịtara gị akwụkwọ niile nwa m ji gụọ praịmarị.

I will bring to you all the books my child used in primary school.

Enweghị ihe otu bọọlụ anyị chịtara n'asọmpi ahụ.

Enweghị ihe otu bọọlụ anyị chịtara n'asọmpi ahụ.

Our football team did not achieve anything in that competition.

chïrï

chịrị

Wordchịrị
Definitions

Active verb

厚r寃

1.take or gather sperate things together to oneself

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịchịrị ahụekere ebe a.

Achọrọ m ịchịrị ahụekere ebe a.

I want to take some groundnuts here.

Ọ bịara chịrịa akwa Amaka niile.

Ọ bịara chịrịa akwa Amaka niile.

She came and took all of Amaka's clothes.

Ọ na-achịrị ma nke ya na nke ndị ọzọ.

Ọ na-achịrị ma nke ya na nke ndị ọzọ.

She takes both her own and other people's own.

Chịrị ihe ndịa si n'ụlọ m pụọ.

Chịrị ihe ndịa si n'ụlọ m pụọ.

Take these things and get out of my house.

Chike ga-achịrị ihe ndị a ma ọbata ebe a.

Chike ga-achịrị ihe ndị a ma ọbata ebe a.

Chike will take all these things if he comes here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.