Nkọwa okwu logo
Beta

àbà

àbà

Wordàbà
Definitions

Noun

1.chin

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aba ya na-eji oji.

Aba ya na-eji oji.

His chin is dark.

Ọ metụrụ m aka n'aba.

Ọ metụrụ m aka n'aba.

She touched my chin.

Ọ kụrụ aba n'ala.

Ọ kụrụ aba n'ala.

He hit his chin on the floor.

àgbà

àgbà

Wordàgbà
Definitions

Noun

1.jaw;

2.chin

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agba kwara ya n'ihe mberede ahụ.

Agba kwara ya n'ihe mberede ahụ.

His jaw was dislocated in that accident.

Ezeugo enwebeghị ahụọnụ n'agba.

Ezeugo enwebeghị ahụọnụ n'agba.

Ezeugo has not got beards on the jaw.

Ọ kụrụ ya ọkpọ n'agba.

Ọ kụrụ ya ọkpọ n'agba.

He hit him on the jaw.

O nwere agba ogologo.

O nwere agba ogologo.

He has a long jaw.

Agba na-ebu eze.

Agba na-ebu eze.

The jaw carries the teeth.

Mgbu agba ahụ na-egbu m ekweghị m mepee ọnụ.

Mgbu agba ahụ na-egbu m ekweghị m mepee ọnụ.

The pain of the joint doesn't allow me to open my mouth.

Agba ya dị mkpụmkpụ.

Agba ya dị mkpụmkpụ.

She has a short jaw.

Dọọ ya n'agba.

Dọọ ya n'agba.

Pull him by the chin.

Ezeugo enwebeghị ahụọnụ n'agba.

Ezeugo enwebeghị ahụọnụ n'agba.

Ezeugo has not got beards on the jaw.

O nwere agba ogologo.

O nwere agba ogologo.

He has a long jaw.

O merụrụ ahụ n'agba.

O merụrụ ahụ n'agba.

He has an injury on the jaw.

Agba kwara ya n'ihe mberede ahụ.

Agba kwara ya n'ihe mberede ahụ.

His jaw was dislocated in that accident.

Mgbu agba ahụ na-egbu m ekweghị m mepee ọnụ.

Mgbu agba ahụ na-egbu m ekweghị m mepee ọnụ.

The pain of the joint doesn't allow me to open my mouth.

Agba na-ebu eze.

Agba na-ebu eze.

The jaw carries the teeth.

Ọ kụrụ ya ọkpọ n'agba.

Ọ kụrụ ya ọkpọ n'agba.

He hit him on the jaw.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.