Nkọwa okwu logo
Beta

chįḿ

chị̀m

Wordchị̀m
Definitions

Adjective

1.securely or solidly fixed in place; firm

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ kwụ chịm n'okwu ya.

Ọ kwụ chịm n'okwu ya.

He is firm in his words.

Ịkwụ chim n'azụ nwunye m na-eme ka obi dị ya ụtọ.

Ịkwụ chim n'azụ nwunye m na-eme ka obi dị ya ụtọ.

Standing solidly behind my wife makes her happy,

Nna m kwụ chim n'azụ m.

Nna m kwụ chim n'azụ m.

My father is solidly behind me.

Atụgharịrị m hụ ka ọ kwụ chịm na-eche m.

Atụgharịrị m hụ ka ọ kwụ chịm na-eche m.

I turned around and saw that he was standing firmly waiting for me.

Akwụ m chịm.

Akwụ m chịm.

I am standing firm.

chí

chi

Wordchi
Definitions

Active verb

1.block

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụzọ ahụ chiri echi maka mmemme nwoke ahụ na-eme.

Ụzọ ahụ chiri echi maka mmemme nwoke ahụ na-eme.

That road is blocked due to the party that man is doing.

Akwụkwọ m chiri echi.

Akwụkwọ m chiri echi.

My book is filled up.

Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya

Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya

Where a person falls, is where his god pushed him down.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.