Nkọwa okwu logo
Beta

chïkötá

chịkọta

Wordchịkọta
Definitions

Active verb

厚歌怠

1.gather together seperate things(with the idea of towards themselves or towards those paying attention to them)

2.summarize; roundoff

Related Terms
Word Stems

Examples

Gwa ya chịkọta isiokwu ndị ahụ niile.

Gwa ya chịkọta isiokwu ndị ahụ niile.

Tell her to summarize all those topics.

Madụfọrọ, chịkọtara m oroma ndị ahụ.

Madụfọrọ, chịkọtara m oroma ndị ahụ.

Madụfọrọ, gather those oranges for me.

Were nwayọọ gaa chịkọta ihe ndị ahụ ghasara aghasa.

Were nwayọọ gaa chịkọta ihe ndị ahụ ghasara aghasa.

Take it easy and gather those scattered things.

Anyị ga-achịkọta ya ma emesia.

Anyị ga-achịkọta ya ma emesia.

We we gather it together later.

Ịchịkọta ọrụ nchọcha anaghị adịcha mfe.

Ịchịkọta ọrụ nchọcha anaghị adịcha mfe.

Summarizing a research work is not all that easy.

Chịkọta ya ọnụ.

Chịkọta ya ọnụ.

Gather it together.

Ịchịkọta akwa ndị a abaghị uru.

Ịchịkọta akwa ndị a abaghị uru.

There is no need gathering these cloths.

Olee ndị chịkọtara ha?

Olee ndị chịkọtara ha?

Which people gathered them?

Onye chịkọtara ya?

Onye chịkọtara ya?

Who summarized it?

Chịkọtanụ ngwa ngwa.

Chịkọtanụ ngwa ngwa.

Round off fast.

O kweghị m achịkọta.

O kweghị m achịkọta.

I find it difficult to summarize

Anyị achịkọtala mmemme ahụ.

Anyị achịkọtala mmemme ahụ.

We have rounded off the event.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.