Nkọwa okwu logo
Beta

chí ńtį

chi ntị̀

Wordchi ntị̀
Definitions

Active verb

襟規

1.obstinate; refuse to listen; hard to hearing

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka na-echi ntị.

Emeka na-echi ntị.

Emeka cannot hear.

Nwata na-echi ntị anaghị aba uru.

Nwata na-echi ntị anaghị aba uru.

A stubborn child is worthless.

kpöchí ńtì

kpọchi ntì

Wordkpọchi ntì
Definitions

Passive verb

1.be deaf to, stubborn (literally close ears to)

Related Terms
Word Stems

Examples

M rue be ya, m ga-akpọchi ntị na ndụmọdu ya niile.

M rue be ya, m ga-akpọchi ntị na ndụmọdu ya niile.

When i get to his house, i will close my ears to all the advise he will give me.

Ọ kpọchiri ntị n'arịrịọ niile a rịọrọ ya.

Ọ kpọchiri ntị n'arịrịọ niile a rịọrọ ya.

He closed his ears to all the pleading that was done to him.

Kpọchie ntị gị nye okwu rụrụ arụ niile.

Kpọchie ntị gị nye okwu rụrụ arụ niile.

Close your ears to every corrupt words

O na-akpọchi ntị n'ihe niile m na-agwa ya.

O na-akpọchi ntị n'ihe niile m na-agwa ya.

He closes his ears to all the things i tell him.

Ikpọchi ntị n'okwu Chukwu na-egosi onye na-abụghị onye ụka.

Ikpọchi ntị n'okwu Chukwu na-egosi onye na-abụghị onye ụka.

Closing ones ears to the gospel of Christ shows a non-Christian.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.