Nkọwa okwu logo
Beta

chüpų

chụpụ̀

Wordchụpụ̀
Definitions

Active verb

言階

1.chase away, send out

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha chụpụrụ m na nzukọ ha maka ekweghị m n'ihe ha chọrọ.

Ha chụpụrụ m na nzukọ ha maka ekweghị m n'ihe ha chọrọ.

They sent me out of their meeting because I did not agree to what they want.

Ọ na-achụpụ ndị na esoghi.

Ọ na-achụpụ ndị na esoghi.

He is chasing away those that are among.

Ọ na-achụpụ ndị dara ule.

Ọ na-achụpụ ndị dara ule.

She is chasing away those that failed exam.

Obi akaghị Amaka ịchụpụ m.

Obi akaghị Amaka ịchụpụ m.

Amaka was not courageous enough to send me away.

Ọ ga-achụpụ ya ọ bụrụ na o metaghị ihe a sị ya mee.

Ọ ga-achụpụ ya ọ bụrụ na o metaghị ihe a sị ya mee.

She will send her out if she doesn't do well on what she was told.

Ọ na-achụpụ onye ọbụla batara ebe a.

Ọ na-achụpụ onye ọbụla batara ebe a.

He chases away anybody that comes here.

Nne ga-achụpụ ndị asaghị efere.

Nne ga-achụpụ ndị asaghị efere.

Mother will chase away those who did not wash plates.

Gbaa mbọ chụpụ ya.

Gbaa mbọ chụpụ ya.

Try and pursue him.

Kedụ onye chụpụrụ Ude?

Kedụ onye chụpụrụ Ude?

Who chased Ude out.

Chúkwú

Chukwu

WordChukwu
Definitions

Name

1.the supreme god; big God; great God

2.the supernatural being believed to be the creator of the earth and universe; God

Related Terms
Word Stems

Examples

Chukwu anyị dị ndụ.

Chukwu anyị dị ndụ.

Our God is alive.

Chukwu kere eliigwe na ụwa.

Chukwu kere eliigwe na ụwa.

God created the heaven and earth.

Feere Chukwu aka.

Feere Chukwu aka.

Wave unto God.

Ọ bụ Chukwu nyeere m aka n'ụbọchị ahụ.

Ọ bụ Chukwu nyeere m aka n'ụbọchị ahụ.

It is God that helped me that day.

Mụ na Chukwu dị na mma.

Mụ na Chukwu dị na mma.

God and me are in good terms.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.