Nkọwa okwu logo
Beta

chï áchï

chị achị

Wordchị achị
Definitions

Active verb

1.be slippery

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebe a na-achị achị.

Ebe a na-achị achị.

This place is slippery.

mï ámï

mị āmị̄

Wordmị āmị̄
Definitions

Active verb

1.be slippery

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ebe ahụ na-amị amị.

Ebe ahụ na-amị amị.

That place is slippery

Ọ mịrị amị o wee michapụ.

Ọ mịrị amị o wee michapụ.

It slipped so it slipped off.

Ahụ azụ a amalitela ịmị amị.

Ahụ azụ a amalitela ịmị amị.

The skin of this fish has started getting slippery.

Jiri nwayọọ, ebe ahụ ga-amị gị.

Jiri nwayọọ, ebe ahụ ga-amị gị.

Take it easy, that place will push you down.

Ala a na-amị amị.

Ala a na-amị amị.

This land is slippery.

Anyị guzo n'ebe na-amị amị.

Anyị guzo n'ebe na-amị amị.

We are standing on the slippery part

lö álö

lọ ālọ̄

Wordlọ ālọ̄
Definitions

Active verb

鐘密鐘

1.be slippery; be slimy

Related Terms
Word Stems

Examples

Ala a na-alọ alọ.

Ala a na-alọ alọ.

This floor is slippery.

Achọghị m ofe na-alọ alọ.

Achọghị m ofe na-alọ alọ.

I do not want drawing soup.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.