Nkọwa okwu logo
Beta

chí échíchí

chi echichi

Wordchi echichi
Definitions

Active verb

司長

1.take or bestow a title, especially traditional

Related Term
Word Stem

Examples

Nne ya so na ndị chiri echichi.

Nne ya so na ndị chiri echichi.

His mother is among the title holders.

Nna gị e chiri echiche?

Nna gị e chiri echiche?

Do your father have a title?

A na-echi ndị mmadụ echichi dịka ha si ebi ndụ ha.

A na-echi ndị mmadụ echichi dịka ha si ebi ndụ ha.

Titles are bestowed on people based on their lifestyle.

Achọghị m ichi echichi ahụ.

Achọghị m ichi echichi ahụ.

I do not want to take the title.

E chiri nne m echichi ịyọm.

E chiri nne m echichi ịyọm.

My mother was given the ịyọm title.

Kedụ ndị chiri echichi ebe a?

Kedụ ndị chiri echichi ebe a?

Which people have a title here?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.