ánüéwú
anụewū
Word | anụewū |
Definitions | Noun 1.chevon; goat meat |
Variations | anụ ewū |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E ji anụewu eme ngwọngwọ.
E ji anụewu eme ngwọngwọ.
Chevon is used in preparing meat sauce.
Anyị hụrụ anụewu n'ọkụ.
Anyị hụrụ anụewu n'ọkụ.
We roasted chevon.
Anụewu ahụ eghechabeghị nke ọma.
Anụewu ahụ eghechabeghị nke ọma.
That chevon is not properly cooked.
Naanị anụewu ka Chinedu ji esi nri.
Naanị anụewu ka Chinedu ji esi nri.
Chinedu cooks with chevon only.
Anụewu na-enwe isi ọma.
Anụewu na-enwe isi ọma.
Chevon smells good.
Asadụ tara anụewu.
Asadụ tara anụewu.
Asadu ate chevon.