Nkọwa okwu logo
Beta

chébà échìchè

chebà echìchè

Wordchebà echìchè
Definitions

Active verb

1.give a thought to something;

2.consider something;

3.think deeply about an issue

Related Terms
Word Stems

Examples

Chebara ihe a echiche.

Chebara ihe a echiche.

Think deeply about this.

Aga m echebara ya echiche.

Aga m echebara ya echiche.

I will consider it.

Ọ na-echebara ihe niile echiche.

Ọ na-echebara ihe niile echiche.

He gives thought to everything.

Anyị ga-echeba echiche gbasara ya.

Anyị ga-echeba echiche gbasara ya.

We will think deeply about it.

Ndị na-echeba echiche na nsogbu ndị mmadụ adịghịzị ọtụtụ.

Ndị na-echeba echiche na nsogbu ndị mmadụ adịghịzị ọtụtụ.

Those that think deeply about people's problems are no longer many.

Aga m enwe ohere icheba echiche n'ihe ị gwara m taa.

Aga m enwe ohere icheba echiche n'ihe ị gwara m taa.

I will have a chance to think deeply about what you told me today.

Ị ga-echeba echiche banyere ihe anyị ga-eme?

Ị ga-echeba echiche banyere ihe anyị ga-eme?

Will you think about what we should do?

Chebaa echiche n'ihe niile anyị kpara taa.

Chebaa echiche n'ihe niile anyị kpara taa.

Think about all the things we have discussed today.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.