ṃpüúlē
m̀pụūlē
Word | m̀pụūlē |
Definitions | Noun 1.examination malpractice; expo; cheating in examination |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
E jidere Anene ebe ọ na-eme mpụule.
E jidere Anene ebe ọ na-eme mpụule.
Anene was caught cheating in the examination.
rí
ri
Word | ri |
Definitions | Active verb 概 1.consume; eat, especially as a meal 2.engulf; take or accommodate all of something 3.overwhelm 4.cheat |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha ga-eri nri ma e mechaa.
Ha ga-eri nri ma e mechaa.
They will eat later.
Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ
Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ
When the glutton eats the chameleon, he would stop eating meat
Anyị riri nri n'ụtụtụ.
Anyị riri nri n'ụtụtụ.
We ate in the morning.
Kelechi na-eri nri ugbu a.
Kelechi na-eri nri ugbu a.
Kelechi is eating now.
Ejike riri anyị mugu.
Ejike riri anyị mugu.
Ejike duped/cheated us.
Iri nri n'ụlọ ka mma karịa iri nri n'iro.
Iri nri n'ụlọ ka mma karịa iri nri n'iro.
Eating at home is better than eating outside
Ọ chọghị iri nri.
Ọ chọghị iri nri.
He does not want to eat.
ákpürüká
akpụrụka
Word | akpụrụka |
Definitions | Noun 1.strong person/item; 2.cheat; deceive; confuse; fake product/item |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Osikapa o resiri m bụ akpụrụka.
Osikapa o resiri m bụ akpụrụka.
He sold fake rice to me.
Ha rụrụ m akpụrụka ụbọchị anyị gara ahịa.
Ha rụrụ m akpụrụka ụbọchị anyị gara ahịa.
They deceived me the day we went to the market.
Udoka na-arụ m akpụrụka.
Udoka na-arụ m akpụrụka.
Udoka is cheating me.
Moto Okey bụ akpụrụka.
Moto Okey bụ akpụrụka.
Okey's car is strong.
Ọ rụrụ m akpụrụka.
Ọ rụrụ m akpụrụka.
He/she cheated me.
Radio ọhụrụ nna m zụtara bụ akpụrụka.
Radio ọhụrụ nna m zụtara bụ akpụrụka.
The new radio my father bought is strong.
ónyéńrígbú
onyenrigbu
Word | onyenrigbu |
Definitions | Noun 1.rogue; exploiter; cheat |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onyenrigbu ahụ abịawala.
Onyenrigbu ahụ abịawala.
That rogue is coming.
Ikem ma onyenrigbu ahụ.
Ikem ma onyenrigbu ahụ.
Ikem knows that exploiter.
Ọ bụ onyenrigbu.
Ọ bụ onyenrigbu.
He is a cheat.
Onyenrigbu amaama ka ọ bụ.
Onyenrigbu amaama ka ọ bụ.
He is a popular rogue.
Gwa m ebe onyenrigbu ahụ nọ.
Gwa m ebe onyenrigbu ahụ nọ.
Tell me where that exploiter is.
Enyekwala ya ego, ọ bụ onyenrigbu
Enyekwala ya ego, ọ bụ onyenrigbu
Do not give him/her money, him/her is a cheat