ché íhú
che ihu
Word | che ihu |
Definitions | Active verb 害垣 1.be opposite; face |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chee ihu ebe a.
Chee ihu ebe a.
Face here.
Ụlọ m chere ihu na nke unu.
Ụlọ m chere ihu na nke unu.
My house is opposite yours.
Ị na-eche ihu gị n'aka nri oge ọbụla ị na-agafe ebe a.
Ị na-eche ihu gị n'aka nri oge ọbụla ị na-agafe ebe a.
You face your right side each time you are passing here.
Ebe m bi chere ihu n'okporụzọ.
Ebe m bi chere ihu n'okporụzọ.
Where I live is facing the road.
Ọ ga-eche gị ihu ma ọ kụzibe ihe.
Ọ ga-eche gị ihu ma ọ kụzibe ihe.
He will face you when he starts teaching.
Ọ sịrị na anyị ga-eche ha ihu.
Ọ sịrị na anyị ga-eche ha ihu.
He said that we will face them.
Olee ndị chere anyị ihu?
Olee ndị chere anyị ihu?
Which people are facing us.
Unu ga-eche ihu ebe a?
Unu ga-eche ihu ebe a?
You people will face here.
chérïtá
cherịta
Word | cherịta |
Definitions | Active verb 1.face a person |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị na-echerịta ihu na klas.
Anyị na-echerịta ihu na klas.
We face each other in the class.
Anyị abụọ cherịtara onwe anyị ihu.
Anyị abụọ cherịtara onwe anyị ihu.
We both faced ourselves.
Ha na ụkọchukwu ga-echerịta ihu.
Ha na ụkọchukwu ga-echerịta ihu.
They will stand face to face with the priest.
Ụlọ abụọ ahụ cherịtara ihu.
Ụlọ abụọ ahụ cherịtara ihu.
The two houses are facing each other.
Cherịta onwe unu ihu.
Cherịta onwe unu ihu.
Face each other.
Ọ dịghị mma nwoke na nwaanyị icherịta ihu.
Ọ dịghị mma nwoke na nwaanyị icherịta ihu.
It is not proper for a man and a woman to face each other.
Ha chọrọ icherịta onwe ha ihu.
Ha chọrọ icherịta onwe ha ihu.
They want to face each other.
Di na nwunye a na-echerịta onwe ha ihu ma ha na-ekwu okwu.
Di na nwunye a na-echerịta onwe ha ihu ma ha na-ekwu okwu.
This couple face each other when they are talking.