chètà
chètà
| Word | chètà |
| Definitions | Active verb 崖怠 1.to recall to the mind by an act or effort of memory; remember |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Achọghị m icheta ihe mere ụbọchị ahụ.
Achọghị m icheta ihe mere ụbọchị ahụ.
I do not want to remember what happened that day.
Echetara m ụbọchị mbụ m bịara ebe a.
Echetara m ụbọchị mbụ m bịara ebe a.
I remembered the first day I came here.
Cheta kpọchie ụzọ tupu Ị gawa ahịa.
Cheta kpọchie ụzọ tupu Ị gawa ahịa.
Remember to lock the door before you go to the market.
Nwata a na-echeta ihe.
Nwata a na-echeta ihe.
This child remembers things.
O nweghị onye ma mgbe Chineke ga-echeta anyị.
O nweghị onye ma mgbe Chineke ga-echeta anyị.
Nobody knows when God will remember us.