chèkwúbé
chèkwube
Word | chèkwube |
Definitions | Active verb ch心 1.trust |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chekwube naanị na Chineke.
Chekwube naanị na Chineke.
Trust only in God.
Ichekwube n'arụsị ahụ bụ ọnwụ.
Ichekwube n'arụsị ahụ bụ ọnwụ.
Trusting in that deity is death.
Onye na-echekwube n'ego ya bụ onye nzuzu.
Onye na-echekwube n'ego ya bụ onye nzuzu.
He that is putting his trust in his money is a fool.
Ọ bụ naanị Chukwu ka m ga-echekwube.
Ọ bụ naanị Chukwu ka m ga-echekwube.
It is only God that I will trust.
Ichekwube na mmadụ bụ ihe na-eweta ọnwụ.
Ichekwube na mmadụ bụ ihe na-eweta ọnwụ.
Putting trust in man is what brings death.
Onye ka i chekwubere?
Onye ka i chekwubere?
Whom did you trust?