chédó
chedo
| Word | chedo |
| Definitions | Active verb 害災 1.guard something so it remains stable in order; protect |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
O ji aka ya na-echedo ololo ndị ahụ ka ha ghara ịda.
O ji aka ya na-echedo ololo ndị ahụ ka ha ghara ịda.
He is using his hand to guard those bottles so they don't fall.
chékwá
chekwa
| Word | chekwa |
| Definitions | Active verb 崖餌和 1.secure from danger; protect from danger |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Chekwaa ezinụụlọ gị.
Chekwaa ezinụụlọ gị.
Protect your family.
Onyema na-echekwa akụnụụba ya.
Onyema na-echekwa akụnụụba ya.
Onyema is protecting his wealth.
Chukwu ga-echekwa gị.
Chukwu ga-echekwa gị.
God will protect you.
Onye chekwara gị?
Onye chekwara gị?
Who protected you?