Nkọwa okwu logo
Beta

chè

chè

Wordchè
Definitions

Active verb

1.think

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gịnị ka ị na-eche?

Gịnị ka ị na-eche?

What are you thinking about?

Gịnị ka iche ọ ga-eme?

Gịnị ka iche ọ ga-eme?

What do you think she will do?

O chere maka ihe a.

O chere maka ihe a.

She thought about this thing.

Ọ na-eche maka nwa ya.

Ọ na-eche maka nwa ya.

She is thinking about her child.

Iche na mụ dị nzuzu?

Iche na mụ dị nzuzu?

Do you think I am foolish?

Oke iche uche adịghị mma.

Oke iche uche adịghị mma.

Too much thinking is not bad.

O cheghị echiche tupu mee ihe o mere.

O cheghị echiche tupu mee ihe o mere.

He did not think before doing what he did.

Chee ya nke ọma.

Chee ya nke ọma.

Think about it very well.

ché

che

Wordche
Definitions

Active verb

1.stay in expectation of someone or something; wait

2.wait around something or someone in order to protect; guard

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A chọrọ m ịche ka ọ bịaruo.

A chọrọ m ịche ka ọ bịaruo.

I want to wait for him to arrive.

Aga m eche ka ị bịa.

Aga m eche ka ị bịa.

I will wait for you to come.

Kedụ ndị na-eche ebe ahụ?

Kedụ ndị na-eche ebe ahụ?

Which people guard that place?

Ha na-eche m.

Ha na-eche m.

They are waiting for me.

Chee ya nkeji iri na ise.

Chee ya nkeji iri na ise.

Wait on him for fifteen minutes.

A chọrọ m i chere ya.

A chọrọ m i chere ya.

I want to wait for him.

Chere m ebe ahụ.

Chere m ebe ahụ.

Wait for me there.

Ọ na-eche ka e nye ya ego.

Ọ na-eche ka e nye ya ego.

He is waiting to collect his money.

Ebe a adịghị mma iche mmadụ.

Ebe a adịghị mma iche mmadụ.

It is not safe to wait here.

gbà érè

gbà erè

Wordgbà erè
Definitions

Active verb

1.think that something is the case, especially without being sure; presume; assume

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ịgba ere.

Achọghị m ịgba ere.

I do not want to assume.

Ana m agba ere na a tọhapụla ya.

Ana m agba ere na a tọhapụla ya.

I am presuming that he has been released.

Ọ na-agba ere oge ọbụla.

Ọ na-agba ere oge ọbụla.

She assumes all the time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.