Nkọwa okwu logo
Beta

chághá

chagha

Wordchagha
Definitions

Active verb

1.turn pale

Related Term
Word Stem

Examples

Nwoke a na-achagha n'ike n'ike.

Nwoke a na-achagha n'ike n'ike.

This man is turning pale speedily.

Ị ga-achagha ma a pịa gị ụtarị a.

Ị ga-achagha ma a pịa gị ụtarị a.

You will turn pale is you are flogged with this cane.

Ihu ya chaghara oge a kpọrọ rezọọtụ.

Ihu ya chaghara oge a kpọrọ rezọọtụ.

His face turned pale when the result was announced.

Akwa m na-achọ ịchagha.

Akwa m na-achọ ịchagha.

My clothe is about to fade.

Suo ndị na-achagha achagha ọkụ.

Suo ndị na-achagha achagha ọkụ.

Burn the ones that are fading.

Ọ chaghara achagha.

Ọ chaghara achagha.

It has faded.

N'uche gị, gịnị mere nwoke a ji chaghaa?

N'uche gị, gịnị mere nwoke a ji chaghaa?

In your view, why do you think his face turned pale?

Wepụ ndị ga-achagha achagha.

Wepụ ndị ga-achagha achagha.

Remove the ones that are fading.

Ọtụtụ n'ime ha na-achagha achagha

Ọtụtụ n'ime ha na-achagha achagha

Many of them are fading.

chá ághö

cha aghọ

Wordcha aghọ
Definitions

Active verb

沙畜

1.turn grey (hair)

Related Term
Word Stem

Examples

Ahụọnụ Emenike bidoro ịcha aghọ mgbe ọ dị afọ iri atọ n'ise..

Ahụọnụ Emenike bidoro ịcha aghọ mgbe ọ dị afọ iri atọ n'ise..

Emenike's beard started turning grey when he was 35 years old.

O nwere ndị na-acha aghọ.

O nwere ndị na-acha aghọ.

There are grey ones.

Ntutu isi m na-acha aghọ.

Ntutu isi m na-acha aghọ.

My hair is turning grey

Ajị dị ya n'ahụ na-acha aghọ.

Ajị dị ya n'ahụ na-acha aghọ.

The hair on his body is grey.

Ọ chara aghọ ozugbo.

Ọ chara aghọ ozugbo.

It turned grey immediately.

Ntuntu nne nne m chara aghọ mgbe ọ gbara afọ iri isii.

Ntuntu nne nne m chara aghọ mgbe ọ gbara afọ iri isii.

My grandmother's hair turned grey when she was sixty years old.

Ọ ga-acha aghọ ọsọsọsọ.

Ọ ga-acha aghọ ọsọsọsọ.

It will turn grey very fast.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.