Nkọwa okwu logo
Beta

Jénésìs

Jenesìs

WordJenesìs
Definitions

Noun

1.the first chapter of the bible, the beginning

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Jenesis nsogbu anyị bụ nne ya.

Jenesis nsogbu anyị bụ nne ya.

The genesis of our problem is his mother.

Jenesis bụ akwụkwọ nke mbụ Moses dere.

Jenesis bụ akwụkwọ nke mbụ Moses dere.

Genesis is the first book of Moses.

Ihe ọ̣gụgụ a si n'akwụkwọ Jenesis.

Ihe ọ̣gụgụ a si n'akwụkwọ Jenesis.

A reading from the book of Genesis.

sà ákwükwö

sà akwụkwọ

Wordsà akwụkwọ
Definitions

Active verb

1.flip/open the leaves of a book (looking for a particular page or chapter)

2.reply to legal matters

Related Terms
Word Stems

Examples

̣Ebuka sara akwụkẉọ ndị ụlọikpe.

̣Ebuka sara akwụkẉọ ndị ụlọikpe.

Ebuka responded to the court document.

Ejimbe ga-asa akwụkwọ onyeisi nyere ya.

Ejimbe ga-asa akwụkwọ onyeisi nyere ya.

Ejimbe will respond/reply the query from her superior.

Udoka, saa akwụkwọ ahụ gaa n'ihu nke iri.

Udoka, saa akwụkwọ ahụ gaa n'ihu nke iri.

Udoka, flip the pages of the book to page ten.

Emeka na-asa akwụkwọ ya.

Emeka na-asa akwụkwọ ya.

Emeka is flipping through his book.

Aga m asa akwụkwọ ndị ụlọikpe ahụ n'izuụka ọzọ.

Aga m asa akwụkwọ ndị ụlọikpe ahụ n'izuụka ọzọ.

I will respond to that court document by next week.

Eji m nwayọ asa akwụkwọ ahụ.

Eji m nwayọ asa akwụkwọ ahụ.

I an carefully flipping through the book.

Onye na-asa akwụkwọ a?

Onye na-asa akwụkwọ a?

Who is flipping through this book?

Ọ dị mkpa ịsa akwụkwọ ahụ.

Ọ dị mkpa ịsa akwụkwọ ahụ.

It is important to respond to the document.

ísí

isi

Wordisi
Definitions

Noun

1.head

2.source

3.head (as in hierarchy)

4.chapter

5.hairstyle

6.essence; meaning

7.chapter [of a book/Bible]

Related Terms
Word Stems

Examples

Anọ m n'isi nke ikpaazụ.

Anọ m n'isi nke ikpaazụ.

I am on the last chapter.

Isi ụlọọrụ anyị nọ n'Aba.

Isi ụlọọrụ anyị nọ n'Aba.

Our head office is in Aba.

Aghọtabe m isi ihe ọ na-ekwu.

Aghọtabe m isi ihe ọ na-ekwu.

I have not understood the essence of what she is saying.

Ejighi okwute elele isi kara aka

Ejighi okwute elele isi kara aka

They don't use stones to check for mature heads.

Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.

Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.

The book of Proverbs, chapter thirty one.

O nweghị isi.

O nweghị isi.

It does not have a meaning.

̣̣Akwụkwọ a nwere isi iri na anọ.

̣̣Akwụkwọ a nwere isi iri na anọ.

This book has fourteen chapters.

Isi mmiri Ọmambala dị n'Ugume Ụmụeri.

Isi mmiri Ọmambala dị n'Ugume Ụmụeri.

The source of Omambala river is at Ugume Umueri.

Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.

Akwụkwọ Ilu, isi nke iri atọ na otu.

The book of Proverbs, chapter thirty one.

Isi ndụ anyị dị bụ ime ka ụwa dị mma obibi.

Isi ndụ anyị dị bụ ime ka ụwa dị mma obibi.

The essence of the life we are living is to make the world good to live in.

Ọjịugo sị na isi na-awa ya.

Ọjịugo sị na isi na-awa ya.

Ojiugo said her head is aching.

Isi ya mara mma.

Isi ya mara mma.

Her hairstyle is beautiful.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.