Nkọwa okwu logo
Beta

éfè

efè

Wordefè
Definitions

Noun

1.chance; opportunity

2.space

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Enweghị m efe ịga nzukọ ahụ.

Enweghị m efe ịga nzukọ ahụ.

I didn’t have a chance to attend that meeting.

Nye m efe, biko!

Nye m efe, biko!

Give me space, please!

E nweghị m efe ugbu a.

E nweghị m efe ugbu a.

I do not have chance now.

Ahụghị m efe rie nri n'ụtụtụ.

Ahụghị m efe rie nri n'ụtụtụ.

I did not see the chance to eat in the morning.

òhèrè

òhèrè

Wordòhèrè
Definitions

Noun

1.chance; opportunity; space; time; vacancy

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ohere adịghị ebe ị chọrọ ịnọdụ ọdụ.

Ohere adịghị ebe ị chọrọ ịnọdụ ọdụ.

There is no space where you want to sit down.

Enwetaghị m ohere ime ya.

Enwetaghị m ohere ime ya.

I did not get chance to do it.

Enwebeghị m ohere ịhụ ya.

Enwebeghị m ohere ịhụ ya.

I have not had the time to see him.

Eze nwetara ohere agụmakwụkwọ na mba ofesi.

Eze nwetara ohere agụmakwụkwọ na mba ofesi.

Eze got opportunity to study overseas.

Ohere dị ebe a.

Ohere dị ebe a.

There is a space here.

Ohere adịghị n'ụlọọrụ anyị.

Ohere adịghị n'ụlọọrụ anyị.

There is no vacancy at my workplace.

Achọghị m inye ya ohere ọbụla.

Achọghị m inye ya ohere ọbụla.

I do not want to give him any chance.

Biko, nye m ohere.

Biko, nye m ohere.

Please, excuse me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.