Nkọwa okwu logo
Beta

cháké

chake

Wordchake
Definitions

Active verb

1.brighten; spark; shine; glow

Related Term
Word Stem

Examples

Ọkụ ahụ chakere nke ọma.

Ọkụ ahụ chakere nke ọma.

The light brightened very well.

Ọkụ ya na-achọ ịchake.

Ọkụ ya na-achọ ịchake.

His light is about to brighten.

Ugo gbuzuo, ọ chakee.

Ugo gbuzuo, ọ chakee.

When the Eagle reaches its maturity stage, it brightens.

Ọla o yi chakere ugbu a.

Ọla o yi chakere ugbu a.

The jewelry she is wearing brightened now.

Ebee ka ị nọ mgbe ọkụ a chakere?

Ebee ka ị nọ mgbe ọkụ a chakere?

Where were you when this light sparked?

Ọ chakebeghi.

Ọ chakebeghi.

It has not shined

O kweghị achake.

O kweghị achake.

It refused to glow.

Ọ na-acheke achake.

Ọ na-acheke achake.

It is glowing.

Anyanwụ na-achake n'ehihie.

Anyanwụ na-achake n'ehihie.

The sun will brighten in the afternoon.

Kpakpando a ka ga-achake.

Kpakpando a ka ga-achake.

This star will still brighten.

mųké

mụ̀ke

Wordmụ̀ke
Definitions

Active verb

潜遠椅

1.glow

Related Terms
Word Stems

Examples

Gịnị bụ ọkụ ahụ na-amụke ebe ahụ.

Gịnị bụ ọkụ ahụ na-amụke ebe ahụ.

What is that light glowing over there?

Ọkụ ya mụkere n'ọchịchịrị.

Ọkụ ya mụkere n'ọchịchịrị.

His light shined in darkness.

Nwaanyị ahụ chọrọ ịmụke ka ọnwa ma ọ kwụrụ n'elu nkwago.

Nwaanyị ahụ chọrọ ịmụke ka ọnwa ma ọ kwụrụ n'elu nkwago.

The lady wants to glow like the sun when she stands on the stage.

Kwe ka ezi ọrụ gị mụkee ka ọkụ n'ihu ndị mmadụ.

Kwe ka ezi ọrụ gị mụkee ka ọkụ n'ihu ndị mmadụ.

Let your good works glow like fire in peoples faces.

gbúké

gbuke

Wordgbuke
Definitions

Active verb

1.glitter; be bright; glow; shine

Related Terms
Word Stems

Examples

Mgbaaka ya na-egbuke egbuke.

Mgbaaka ya na-egbuke egbuke.

His ring is shiny.

Ihu ya gbukere ka anwụ mgbe ọ batara.

Ihu ya gbukere ka anwụ mgbe ọ batara.

Her face shone like the sun when she entered.

Ọ na-eguke ebe niile.

Ọ na-eguke ebe niile.

It is shinning everywhere.

Ihe niile na-egbuke egbuke abụghị ọlaedo.

Ihe niile na-egbuke egbuke abụghị ọlaedo.

All that glitters is not gold.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.