Nkọwa okwu logo
Beta

döbí

dọbi

Worddọbi
Definitions

Active verb

1.break or cut by pulling, especially thread, rope, and elastic

Related Terms
Word Stems

Examples

Eriri a ga-adọbi.

Eriri a ga-adọbi.

This rope will cut.

A dọbiri m eriri dị na efe m.

A dọbiri m eriri dị na efe m.

I cut the rope on my dress.

Biko debe nke a, ọ na-achọ ịdọbi.

Biko debe nke a, ọ na-achọ ịdọbi.

Please keep this one, it wants to cut.

Eriri ha ji ekosa akwa dọbiri.

Eriri ha ji ekosa akwa dọbiri.

Their dry line cut.

Kedu mgbe ụdọ a dọbiri?

Kedu mgbe ụdọ a dọbiri?

When did this rope cut?

Kedu ihe mere i ji dobie ụdọ a?

Kedu ihe mere i ji dobie ụdọ a?

Why did you cut this rope?

I ga-enwe ike ịdọbi ịga a?

I ga-enwe ike ịdọbi ịga a?

Can you cut this chain?

Dọbie eriri e ji kechie ya.

Dọbie eriri e ji kechie ya.

Cut the rope that was used to tie it.

bébì

bebì̀

Wordbebì̀
Definitions

Active verb

裾韻

1.cut into two

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Madụfọrọ̣ gwara m bebie ncha ahụ.

Madụfọrọ̣ gwara m bebie ncha ahụ.

Madụfọrọ told me to cut that soap into two.

Ọ bịara mgbe ọ na-ebebi ya.

Ọ bịara mgbe ọ na-ebebi ya.

He came when he was cutting it.

Ọ bụ gị bebiri ụdọ a?

Ọ bụ gị bebiri ụdọ a?

Are you the one that cut this rope?

Olee mgbe ị ga-ebebi osisi a ụzọ abụọ?

Olee mgbe ị ga-ebebi osisi a ụzọ abụọ?

When will you cut this wood into two?

bépų

bepụ̀

Wordbepụ̀
Definitions

Active verb

裾階

1.cut off

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Bepụ mpaghara oroma ahụ rere ere.

Bepụ mpaghara oroma ahụ rere ere.

Cut off the rotten part of that orange.

Ha na-ebepụ ya.

Ha na-ebepụ ya.

They are cutting it off.

Nna m ga-ebepụ ụdọ a.

Nna m ga-ebepụ ụdọ a.

My father will cut off this rope.

Onye bepụrụ aka akwa a?

Onye bepụrụ aka akwa a?

Who cut off the sleeves of this clothe?

Bepụ nwoke a otu aka.

Bepụ nwoke a otu aka.

Cut off one arm from this man.

I nwere ike ibepụ owu a?

I nwere ike ibepụ owu a?

Can you cut off this tread?

Onye na-epebụ ihe a oge niile.

Onye na-epebụ ihe a oge niile.

Who cuts off this thing every time?

O bepụrụ ya.

O bepụrụ ya.

She cut it off.

Udo ga-ebepụ ya.

Udo ga-ebepụ ya.

Udo will cut it off.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.