Nkọwa okwu logo
Beta

chá öchá

cha ọchā

Wordcha ọchā
Definitions

Active verb

差皇

1.be fair in complexion; light skinned

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ude ga-acha m ọcha.

Achọghị m ude ga-acha m ọcha.

I do not need a cream that will make me fair in complexion.

Ụmụ ya niile chara ọcha.

Ụmụ ya niile chara ọcha.

All her children are fair in complexion.

Ugo chọrọ ịcha ọcha.

Ugo chọrọ ịcha ọcha.

Ugo wants to be light skinned.

Amaghị m na nwoke ahụ na-acha ọcha.

Amaghị m na nwoke ahụ na-acha ọcha.

I do not know that that man is light skinned.

Nwata nwaanyị a chọrọ ịcha ọcha.

Nwata nwaanyị a chọrọ ịcha ọcha.

This small girl wants to be fair in complexion.

Gịnị mere o ji chaa ọcha etu a?

Gịnị mere o ji chaa ọcha etu a?

Why is it this fair in complexion?

Ncha a ga-eme ka ị chaa ọcha.

Ncha a ga-eme ka ị chaa ọcha.

This soap will make you to be fair in complexion.

Kedu onye chara ọcha karịa ibe ya?

Kedu onye chara ọcha karịa ibe ya?

Who is more light skinned?

I tee ude ahụ n'ahụ gị, ị ga-acha ọcha.

I tee ude ahụ n'ahụ gị, ị ga-acha ọcha.

If you rub that cream on your body, you will become fair in complexion.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.