ǹchá ǹchá
ǹcha ǹcha
Word | ǹcha ǹcha |
Definitions | Adverb 1.not at all |
Variations | nchancha |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O kwetaghị na o mere ya ncha ncha
O kwetaghị na o mere ya ncha ncha
He/she denied doing it at all
Ọ gọnarịrị na o mere ya ncha ncha.
Ọ gọnarịrị na o mere ya ncha ncha.
She denied doing it at all.
Ọ maghị agba egwu ncha ncha.
Ọ maghị agba egwu ncha ncha.
He does not know how to dance at all.
Ọ maghị asụ Igbo ncha ncha.
Ọ maghị asụ Igbo ncha ncha.
He does not know how to speak Igbo at all.
Ọ maghị mma ncha ncha.
Ọ maghị mma ncha ncha.
She is not beautiful at all.
O nweghị onye bịara ncha ncha.
O nweghị onye bịara ncha ncha.
Nobody came at all.
O nweghị nri o rifọrọ ncha ncha.
O nweghị nri o rifọrọ ncha ncha.
She didn't remain any food at all.
Ada agụghị akwụkwọ ya ncha cha.
Ada agụghị akwụkwọ ya ncha cha.
Ada did not read her book at all.
Enyeghị ya ihe ọbụla ncha ncha.
Enyeghị ya ihe ọbụla ncha ncha.
She was not given anything at all.
Ị gaghị agụnwu osikapa ahụ ncha ncha.
Ị gaghị agụnwu osikapa ahụ ncha ncha.
You can't count that rice at all.
Ụtarị apịara ya afụghị ya ụfụ ncha ncha.
Ụtarị apịara ya afụghị ya ụfụ ncha ncha.
The flog he received didn't pain him at all.