chá áchá
cha acha
Word | cha acha |
Definitions | Active verb 1.be ripe; ripen 2.boil that is due to rupture and let out pus |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Etito ahụ chara acha.
Etito ahụ chara acha.
The boil has puss.
Oroma a chara acha.
Oroma a chara acha.
This orange is ripe.
Oroma a ga-acha n'oge adịghị anya.
Oroma a ga-acha n'oge adịghị anya.
This orange will ripen soon.
Ọ chara acha mgbe m hụrụ ya.
Ọ chara acha mgbe m hụrụ ya.
It was ripe when I saw it.
ká áká
ka ākā
Word | ka ākā |
Definitions | Active verb 1.be greater; stronger (than) 2.be hard; ripe; firm |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọkụkọ Igbo na-aka aka.
Ọkụkọ Igbo na-aka aka.
Igbo fowl is always strong
Akụ oyibo a kara aka.
Akụ oyibo a kara aka.
This coconut is ripe.
Ọkpụkpụ ya ga-aka aka ma o too.
Ọkpụkpụ ya ga-aka aka ma o too.
His bones will be strong when he is grown.
Ọka a achọwala ịka aka.
Ọka a achọwala ịka aka.
This maize is about to ripe.
Ndị kara aka agwụla.
Ndị kara aka agwụla.
The ripe ones have finished.
Ube ahụ kara aka.
Ube ahụ kara aka.
The pear is mature.
Achọghị m ka ọ kaa aka.
Achọghị m ka ọ kaa aka.
I do not want it to be ripe.
Ha na-aka n'oge.
Ha na-aka n'oge.
They mature early.
Chere ka ọka a kaa aka tupu ị ghọrọ ya.
Chere ka ọka a kaa aka tupu ị ghọrọ ya.
Wait for this maize to be ripe before you harvest it.
Ọ dị mma ịka aka.
Ọ dị mma ịka aka.
It is good to be strong.