chàpú
chàpu
Word | chàpu |
Definitions | Active verb 1.cut open; slice into with a sharp knife or blade |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-achapu ihe e kechiri ekechi.
Ọ na-achapu ihe e kechiri ekechi.
He cuts open a tied object.
Ha ga-achapu ya ugbua.
Ha ga-achapu ya ugbua.
They will cut it open now.
Ịchapu ọnụ akpa a ga-apụ okwu.
Ịchapu ọnụ akpa a ga-apụ okwu.
To cut in the opening of this bag will cause problem.
Onye chapuru ya?
Onye chapuru ya?
Who cut it open?
M chapuru ya n'ehihie.
M chapuru ya n'ehihie.
I opened it in the afternoon.
Ha na-achapu ya.
Ha na-achapu ya.
They are cutting it open.
Ifechi na-achapu akpa akwụkwọ ya.
Ifechi na-achapu akpa akwụkwọ ya.
Ifechi is cutting into his school bag.
Gaa, chapuo ya.
Gaa, chapuo ya.
Go and cut i open.
Chapuo ya ngwangwa.
Chapuo ya ngwangwa.
Slice it open immediately.
bépų
bepụ̀
Word | bepụ̀ |
Definitions | Active verb 裾階 1.cut off |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Bepụ mpaghara oroma ahụ rere ere.
Bepụ mpaghara oroma ahụ rere ere.
Cut off the rotten part of that orange.
Ha na-ebepụ ya.
Ha na-ebepụ ya.
They are cutting it off.
Nna m ga-ebepụ ụdọ a.
Nna m ga-ebepụ ụdọ a.
My father will cut off this rope.
Onye bepụrụ aka akwa a?
Onye bepụrụ aka akwa a?
Who cut off the sleeves of this clothe?
Bepụ nwoke a otu aka.
Bepụ nwoke a otu aka.
Cut off one arm from this man.
I nwere ike ibepụ owu a?
I nwere ike ibepụ owu a?
Can you cut off this tread?
Onye na-epebụ ihe a oge niile.
Onye na-epebụ ihe a oge niile.
Who cuts off this thing every time?
O bepụrụ ya.
O bepụrụ ya.
She cut it off.
Udo ga-ebepụ ya.
Udo ga-ebepụ ya.
Udo will cut it off.