Nkọwa okwu logo
Beta

chïkǫ

chị̄kọ̀

Wordchị̄kọ̀
Definitions

Active verb

厚歌

1.gather separate things together (especially with the hands)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

M ga-achịkọ akwa ndị a ebe a.

M ga-achịkọ akwa ndị a ebe a.

I will gather these clothes here.

kpákǫ

kpakọ̀

Wordkpakọ̀
Definitions

Active verb

飼歌

1.gather together

Related Term
Word Stem

Examples

Kpakọọ mpempe akwụkwọ ndị ahụ ọnụ.

Kpakọọ mpempe akwụkwọ ndị ahụ ọnụ.

Gather those pieces of paper.

Kpakọọ isi gị ọnụ.

Kpakọọ isi gị ọnụ.

Pull yourself together.

Ọ na-akpakọ akụ n'ụzọ ziri ezi.

Ọ na-akpakọ akụ n'ụzọ ziri ezi.

He is gathering wealth in the right way.

Were osisi kpakọba ha niile.

Were osisi kpakọba ha niile.

Use a stick and gather all of them.

Ọ bụ ebe a ka ị kpakọrọ ihe niile ahụ?

Ọ bụ ebe a ka ị kpakọrọ ihe niile ahụ?

Where did you gather all those things?

kpókö

kpokọ̄

Wordkpokọ̄
Definitions

Active verb

1.pack (sand, grains) together; collect grains or materials

Related Terms
Word Stems

Examples

Kpokọọ aja ahụ niile onu.

Kpokọọ aja ahụ niile onu.

Gather all those sands together.

Ị ga-ekpokọ ha ugbua.

Ị ga-ekpokọ ha ugbua.

You will gather them now.

Kpokọọ ha n'ebe ahụ.

Kpokọọ ha n'ebe ahụ.

Gather them there.

Ịkpokọ ụrọ a dịkwa mma.

Ịkpokọ ụrọ a dịkwa mma.

To gather this clay is good.

O kpokọrọ ọka ndị a n'ụtụtụ.

O kpokọrọ ọka ndị a n'ụtụtụ.

He gathered these corns in the morning.

Nwa ahụ na-ekpokọ aja niile.

Nwa ahụ na-ekpokọ aja niile.

That child is packing all sands.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.