Nkọwa okwu logo
Beta

ékwéńtį

ekwentị̀

Wordekwentị̀
Definitions

Noun

釣規

1.cellular phone; mobile phone

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ zụtara ekwentị ọhụrụ.

Ọ zụtara ekwentị ọhụrụ.

She bought a new phone.

Biko, lelee onye na-akpọ m n' ekwentị.

Biko, lelee onye na-akpọ m n' ekwentị.

Please, check who is calling me on phone.

Akara ekwentị m toro ogologo.

Akara ekwentị m toro ogologo.

My phone number is long.

Nye m akara ekwentị gị.

Nye m akara ekwentị gị.

Give me your phone number.

Nwata ahụ na-apị ekwentị nne ya.

Nwata ahụ na-apị ekwentị nne ya.

That child is pressing her mother's phone.

Onye nwe ekwentị a?

Onye nwe ekwentị a?

Who has this phone?

ṃmįnwü

m̀mị̀nwụ

Wordm̀mị̀nwụ
Definitions

Noun

1.deficiency of cellular immunity caused by Human Immuno Deficiency Virus (HIV), AIDS

Related Term
Word Stem

Examples

Onye oke akwamiko nwere ike ibute ọrịa mminwụ

Onye oke akwamiko nwere ike ibute ọrịa mminwụ

A promiscuous person is at the risk of contracting AIDS.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.