pį ámų
pị̀ amụ̀
Word | pị̀ amụ̀ |
Definitions | Active verb 㬃染 1.castrate |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Apịrị m nkịta m amụ.
Apịrị m nkịta m amụ.
I castrated my dog.
Ọ na-apị nkịta ya amụ.
Ọ na-apị nkịta ya amụ.
He castrates his dog.
Onye ga-apị amụ nkịta a?
Onye ga-apị amụ nkịta a?
Who is going to castrate this dog?
Emeka bịara ịpị ebule a amụ.
Emeka bịara ịpị ebule a amụ.
Emeka is here to castrate the ram.