ókpókóróísí
okpokoroisī
Word | okpokoroisī |
Definitions | Noun 1.the casing that encases or protects the brain, skull |
Variations | okpokoro isī |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ahụrụ m okpokoroisi mmadụ na be ya.
Ahụrụ m okpokoroisi mmadụ na be ya.
I saw a human skull in his house.
E na-eji okpokoroisi agwọ ọgwụ.
E na-eji okpokoroisi agwọ ọgwụ.
The skull is used for preparing charms.
Okpokoroisi na-echekwa ụbụrụ.
Okpokoroisi na-echekwa ụbụrụ.
The skull protects the brain.
Igwe kụrụ ya n'okpokoroisi.
Igwe kụrụ ya n'okpokoroisi.
An iron hit him on the skull.
E jidere dibia bu okpokoroisi mmadụ.
E jidere dibia bu okpokoroisi mmadụ.
A native doctor was caught with a human skull.
Okpokoroisi mmadụ kwesịrị nchekwa.
Okpokoroisi mmadụ kwesịrị nchekwa.
The human skull deserves to be protected.
àkpà
àkpà
Word | àkpà |
Definitions | Noun 獲 1.bag; sack 2.casing; pocket |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ.
Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ.
I will not go to that event with this bag.
Akpa a na-anyị arọ.
Akpa a na-anyị arọ.
This bag is heavy.
Akpa m juru eju.
Akpa m juru eju.
My bag is full.
Akwa ya nwere akpa ebe niile.
Akwa ya nwere akpa ebe niile.
His dress has pockets everywhere.
Akpa m na-efu efu.
Akpa m na-efu efu.
My bag is missing.
Onye nwe akpa a?
Onye nwe akpa a?
Who has this bag?