ónyéózí
onyeozī
Word | onyeozī |
Definitions | Noun 1.a person who carries message; messenger |
Variations | onye ozi |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Kedu ihe onyeozi pụtara?
Kedu ihe onyeozi pụtara?
What is the meaning of a messenger?
A chọrọ m ịhụ onyeozi ahụ.
A chọrọ m ịhụ onyeozi ahụ.
I want to see that messenger.
Chika bụ onyeozi.
Chika bụ onyeozi.
Chika is a messenger.
Abụghị onyeozi gị.
Abụghị onyeozi gị.
I am not your messenger.
Onyeozi ya alaala.
Onyeozi ya alaala.
His messenger has gone.
Sị onyeozi gị bịa buru akpa a.
Sị onyeozi gị bịa buru akpa a.
Tell your messenger to come and carry this bag.
Ụlọọrụ ahụ nwere onyeozi ọzọ.
Ụlọọrụ ahụ nwere onyeozi ọzọ.
That company has a new messenger.
ḿkpürüásųsü
mkpụrụasụ̀sụ
Word | mkpụrụasụ̀sụ |
Definitions | Noun 1.a smallest unit of language that carries meaning; morpheme |
Variations | mkpụrụ edide |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
E nwere ụdị mkpụrụasụsụ dị ichiiche n'asụsụ Igbo.
E nwere ụdị mkpụrụasụsụ dị ichiiche n'asụsụ Igbo.
There are different types of morphemes in Igbo language.
'Siri' nwere mkpụrụasụsụ abụọ.
'Siri' nwere mkpụrụasụsụ abụọ.
'Siri' has two morphemes.
Kọwaa ihe ịma banyere mkpụrụasụsụ.
Kọwaa ihe ịma banyere mkpụrụasụsụ.
Explain what you understand as morpheme.
E nwere ụdị mkpụrụasụsụ dị ichiiche n'asụsụ Igbo.
E nwere ụdị mkpụrụasụsụ dị ichiiche n'asụsụ Igbo.
There are different types of morphemes in Igbo language.
Anyị na-amụ banyere mkpụrụasụsụ.
Anyị na-amụ banyere mkpụrụasụsụ.
We are studying the morphemes.
Mkpụrụasụsụ dị ụzọ abụọ.
Mkpụrụasụsụ dị ụzọ abụọ.
Morphemes are of two types.
Mkpụrụasụsụ dị mfe ịmụta.
Mkpụrụasụsụ dị mfe ịmụta.
Morpheme is easy to learn.